Ugojesus The Praise Lifter returns with another single titled “Eze Ebighebi,” produced by AbilityBeat.
Eze Ebighebi Lyrics:
Ihe oma Chineke na emerem na uwa eeeh, odim itunanya Ezem imara mma Eze Ebighebi 2x
Onye ahu merem eze m ga eme ya Eze Ebighebi 4x
Ka anyi menu ya eze(eze Ebighebi)
Ezem a (eze Ebighebi)4x
Solo: imere ka onu ochi waam o , ihe ina eme kariri akari ezem imara mma eze Ebighebi
Igbanwowo onodum a eee, Chim ibuliwo isim elu Ezem imara mma Eze Ebighebi.
Agam akonu ole ghara ole n’ihe nile ina emerem na ndu mo, jurum anya, n’ime onodu nile ina egosi idi mma gi onye olu ebube riwe ekele jurum onu ai.
Ihe oma Chineke n’emerem na-uwa eee Odim itunanya Ezem imara mma Eze Ebighebi 2x
Onye ahu merem ezem ga eme ya eze Ebighebi….










